Sugabelly

Share this post
3 Years - Afo Itọ
www.sugabellyrocks.com

3 Years - Afo Itọ

Dec 10, 2008
Share this post
3 Years - Afo Itọ
www.sugabellyrocks.com

See related post on Stuff Nigerians Hate - Stuff Nigerians Hate

Three years ago they died.

Why does it still hurt now?

I feel like their lives are on pause while mine is on play, and it hurts because it's hard to understand.

It hurts because a country is supposed to be enraged over the death of sixty of its children, but nobody cares.

Life goes as if nothing ever happened. It hurts.

Three years ago my friends died. Zikora, Toke, Aniefon, Ijeamaka.. I miss you.

Loyola Jesuit College lost some beautiful people. That much I know.



Ọ digo afo itọ ka fa nwu.

Ọ ka ga na fụ m ufụ kita kwanu?

Ọ di m ka ndu fa kusi; nkem na ga, na ọ na fụ m ufụ maka n˙ werọ ike i wọta.

Ọ na fu m ufụ maka Obodo kwesi we iwe maka ụmụ aka ànyị iri isii à nwugo, mana ọwere onye ọbuna tụpụ ọnu.

Ndu na ga ka ọwere ife menu. Ọ na fu m ufụ. Zikora, Toke, Aniefon, na Ijeamaka.. N˙ fụrọ m ụnụ.

Loyola Jesuit College efụọla ezigbo mmadu. Nka n˙ma.

Share this post
3 Years - Afo Itọ
www.sugabellyrocks.com
Comments
TopNewCommunity

No posts

Ready for more?

© 2023 Sugabelly
Privacy ∙ Terms ∙ Collection notice
Start WritingGet the app
Substack is the home for great writing